Ezikiel 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M wee weghachi aka m azụ+ ma mee ihe n’ihi aha m, ka e wee ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị hụrụ mgbe m kpọpụtara ha.+
22 M wee weghachi aka m azụ+ ma mee ihe n’ihi aha m, ka e wee ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị hụrụ mgbe m kpọpụtara ha.+