Ezikiel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m ga-achụsasị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala niile,+
23 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m ga-achụsasị ha n’etiti mba dị iche iche, meekwa ka ha gbasasịa n’ala niile,+