Ezikiel 20:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ha na-ekwu banyere m, sị, ‘Ọ́ bụghị ilu ka ọ na-atụ?’”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:49 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 14
49 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ha na-ekwu banyere m, sị, ‘Ọ́ bụghị ilu ka ọ na-atụ?’”+