Ezikiel 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ahụhụ ga-adịrị obodo nke na-awụfu ọbara!+ Mụ onwe m ga-emekwa ka ikpo ya dị ukwuu.+
9 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ahụhụ ga-adịrị obodo nke na-awụfu ọbara!+ Mụ onwe m ga-emekwa ka ikpo ya dị ukwuu.+