Ezikiel 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Nwa nke mmadụ, lee, m ga-anapụ gị ihe anya gị na-achọsi ike+ site n’iti gị ihe otiti,+ etikwala aka n’obi, akwakwala ákwá, anya mmiri apụtakwala gị n’anya.+
16 “Nwa nke mmadụ, lee, m ga-anapụ gị ihe anya gị na-achọsi ike+ site n’iti gị ihe otiti,+ etikwala aka n’obi, akwakwala ákwá, anya mmiri apụtakwala gị n’anya.+