21 ‘Gwa ụlọ Izrel, sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-emerụ ebe nsọ m,+ bụ́ ike unu nke na-ebu unu isi,+ ihe anya unu na-achọsi ike+ nakwa ihe mkpụrụ obi unu na-enwere ọmịiko, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom bụ́ ndị unu hapụrụ—ga-eji mma agha gbuo ha.+