Ezikiel 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ mmiri mere ka ọ gbaa agba;+ ogbu mmiri mere ka o too ogologo. Mmiri na-asọ gburugburu ebe a kụrụ osisi ahụ; ọ na-emekwa ka ọwa mmiri ya ruo n’ebe osisi niile dị n’ọhịa dị.
4 Ọ bụ mmiri mere ka ọ gbaa agba;+ ogbu mmiri mere ka o too ogologo. Mmiri na-asọ gburugburu ebe a kụrụ osisi ahụ; ọ na-emekwa ka ọwa mmiri ya ruo n’ebe osisi niile dị n’ọhịa dị.