Ezikiel 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-emekwa ka obodo gị niile bụrụ ebe a lara n’iyi,+ gị onwe gị ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu; ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,+
4 M ga-emekwa ka obodo gị niile bụrụ ebe a lara n’iyi,+ gị onwe gị ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu; ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,+