Ezikiel 38:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-agbagotekwa. Ị ga-abata dị ka oké ifufe mmiri.+ Ị ga-adị ka ígwé ojii nke ga-ekpuchi ala a,+ gị na ìgwè ndị agha gị niile na ọtụtụ ndị so gị.”’
9 Ị ga-agbagotekwa. Ị ga-abata dị ka oké ifufe mmiri.+ Ị ga-adị ka ígwé ojii nke ga-ekpuchi ala a,+ gị na ìgwè ndị agha gị niile na ọtụtụ ndị so gị.”’