Ezikiel 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+