Ezikiel 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’afọ nke iri abụọ na ise mgbe a dọsịịrị anyị n’agha,+ ná mbido afọ ahụ, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, n’afọ nke iri na anọ mgbe e tidasịrị obodo ahụ,+ n’otu ụbọchị ahụ ka aka Jehova dịkwasịrị m,+ o wee kpọta m n’ebe ahụ.+
40 N’afọ nke iri abụọ na ise mgbe a dọsịịrị anyị n’agha,+ ná mbido afọ ahụ, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, n’afọ nke iri na anọ mgbe e tidasịrị obodo ahụ,+ n’otu ụbọchị ahụ ka aka Jehova dịkwasịrị m,+ o wee kpọta m n’ebe ahụ.+