-
Ezikiel 40:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Lee! Mgbidi gbara ụlọ ahụ gburugburu. Nwoke ahụ jikwa okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe nke dị kubit isii n’aka ya. Kubit nke ọ bụla bụ otu kubit na otu uhiè ọbụ aka. O wee malite ịtụ obosara ihe owuwu ahụ. O wee bụrụ otu okporo ahịhịa amị; ịdị elu ya bụkwa otu okporo ahịhịa amị.
-