Ezikiel 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee bịa n’ọnụ ụzọ ámá, nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ wee gbagoo n’ebe e si arịgo ya. O wee malite ịtụ ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá ahụ.+ Ọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara, ụzọ mbata nke ọzọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara.
6 O wee bịa n’ọnụ ụzọ ámá, nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ wee gbagoo n’ebe e si arịgo ya. O wee malite ịtụ ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá ahụ.+ Ọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara, ụzọ mbata nke ọzọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara.