-
Ezikiel 40:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ụlọ ndị nche ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá, n’ebe ọwụwa anyanwụ, dị atọ n’otu akụkụ, dịrịkwa atọ n’akụkụ nke ọzọ. Ha atọ enweghị nke ka ibe ya, ogidi ndị dị n’akụkụ ha enweghịkwa nke ka ibe ya, n’otu akụkụ nakwa n’akụkụ nke ọzọ.
-