-
Ezikiel 40:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 O wee tụọ obosara ya malite n’ihu ọnụ ụzọ ámá ndịda ruo n’ihu ogige nke dị n’ime. Ọ dị otu narị kubit ná mpụta, n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ugwu.
-