-
Ezikiel 40:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime chere ihu n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ugwu; otu dịkwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. O wee tụta otu narị kubit malite n’otu ọnụ ụzọ ámá ruo n’ọnụ ụzọ ámá ọzọ.
-