Ezikiel 40:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee kpọta m n’ebe ndịda, ma, lee! e nwere otu ọnụ ụzọ ámá chere ihu n’ebe ndịda.+ O wee tụọ ogidi ndị dị n’akụkụ ya nakwa ihe owuwu ụzọ mbata ya: ha na ndị nke ọzọ wee hara.
24 O wee kpọta m n’ebe ndịda, ma, lee! e nwere otu ọnụ ụzọ ámá chere ihu n’ebe ndịda.+ O wee tụọ ogidi ndị dị n’akụkụ ya nakwa ihe owuwu ụzọ mbata ya: ha na ndị nke ọzọ wee hara.