Ezikiel 40:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ụlọ ndị nche ya na ogidi ndị dị ya n’akụkụ nakwa ihe owuwu ụzọ mbata ya hà ka ndị nke ọzọ. Ya na ihe owuwu ụzọ mbata ya nwere windo gbaa gburugburu. Ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri abụọ na ise.+
29 Ụlọ ndị nche ya na ogidi ndị dị ya n’akụkụ nakwa ihe owuwu ụzọ mbata ya hà ka ndị nke ọzọ. Ya na ihe owuwu ụzọ mbata ya nwere windo gbaa gburugburu. Ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri abụọ na ise.+