-
Ezikiel 40:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 O wee si n’ụzọ dị n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọbata m n’ogige dị n’ime. O wee tụọ ọnụ ụzọ ámá ahụ, ya na ndị nke ọzọ wee hara.
-