-
Ezikiel 40:33Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
33 Ụlọ ndị nche ya na ogidi ndị dị n’akụkụ ya na ihe owuwu ụzọ mbata ya hà ka ndị nke ọzọ. Ya na ihe owuwu ụzọ mbata ya nwere windo gbaa gburugburu. Ogologo ya dị kubit iri ise, obosara ya adịrị kubit iri abụọ na ise.
-