Ezikiel 40:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ogidi ndị dị n’akụkụ ya chere ihu n’ogige dị ná mpụta, a tụkwara nkwụ n’ogidi ndị ahụ dị n’akụkụ ya, n’otu akụkụ nakwa n’akụkụ nke ọzọ.+ Ebe e si agbago ya nwere nzọụkwụ asatọ.
37 Ogidi ndị dị n’akụkụ ya chere ihu n’ogige dị ná mpụta, a tụkwara nkwụ n’ogidi ndị ahụ dị n’akụkụ ya, n’otu akụkụ nakwa n’akụkụ nke ọzọ.+ Ebe e si agbago ya nwere nzọụkwụ asatọ.