Ezikiel 40:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ime ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá, e nwere tebụl abụọ n’otu akụkụ nakwa tebụl abụọ n’akụkụ nke ọzọ. N’elu ha ka a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma.+
39 N’ime ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá, e nwere tebụl abụọ n’otu akụkụ nakwa tebụl abụọ n’akụkụ nke ọzọ. N’elu ha ka a na-egbu anụ e ji achụ àjà a na-esurecha n’ọkụ+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma.+