-
Ezikiel 40:40Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
40 Tebụl abụọ dị n’ebe mpụta ya, ma a gbagowe ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ugwu. Tebụl abụọ dịkwa n’akụkụ nke ọzọ bụ́ ebe e wuru ihe owuwu ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá ahụ.
-