-
Ezikiel 40:42Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
42 E ji nkume a wara awa rụọ tebụl anọ ahụ a rụrụ maka àjà a na-esurecha n’ọkụ. Ọ dị otu kubit na ọkara n’ogologo, dịkwa otu kubit na ọkara n’obosara. Ịdị elu ya dị otu kubit. N’elu ha ka ha na-atụkwasị ihe ndị e ji egbu anụ e ji achụ àjà a na-esurecha n’ọkụ na àjà nkịtị.
-