Ezikiel 40:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 E nwekwara ụlọ ndị na-abụ abụ na-anọ eri ihe+ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ime, n’ogige dị n’ime, nke dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ugwu. Ha chere ihu n’ebe ndịda. Otu dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá nke ebe ọwụwa anyanwụ. O chere ihu n’ebe ugwu.
44 E nwekwara ụlọ ndị na-abụ abụ na-anọ eri ihe+ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ime, n’ogige dị n’ime, nke dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ugwu. Ha chere ihu n’ebe ndịda. Otu dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá nke ebe ọwụwa anyanwụ. O chere ihu n’ebe ugwu.