-
Daniel 3:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 Iwe wee ju Nebukadneza obi, ihu ya wee gbarụọ n’ihi Shedrak, Mishak na Abednego. O wee kwuo ka e mee ka oké ọkụ ahụ a kwanyere dịkwuo ọkụ okpukpu asaa karịa ka a na-emebu ka ọ dị ọkụ.
-