Daniel 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Daniel a nọ na-emezi emezi+ karịa ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ, ebe ọ bụ na mmụọ pụrụ iche dị n’ime ya;+ eze na-ezubekwa ibuli ya elu ka ọ na-elekọta alaeze ahụ dum. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:3 Amụma Daniel, p. 116
3 Daniel a nọ na-emezi emezi+ karịa ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ, ebe ọ bụ na mmụọ pụrụ iche dị n’ime ya;+ eze na-ezubekwa ibuli ya elu ka ọ na-elekọta alaeze ahụ dum.