Daniel 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:8 Amụma Daniel, p. 118-119
8 Ugbu a, eze, mee ka ụkpụrụ a ghọọ iwu, bịanyekwa aka n’akwụkwọ,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, dị ka iwu ndị Midia na ndị Peshia si dị,+ bụ́ nke a na-adịghị akagbu akagbu.”+