Daniel 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:24 Amụma Daniel, p. 123-124
24 Eze wee nye iwu, e wee kpọta ndị ikom ahụ boro Daniel ebubo,+ tụba ha+ na ụmụ ha na ndị nwunye ha+ n’olulu ọdụm; ha adarughị n’ala olulu ahụ tupu ọdụm ndị ahụ adọrie ha, ha tapịakwara ọkpụkpụ ha niile.+