Daniel 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyị erubeghịkwa isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, ya bụ, ije ije n’iwu ya ndị o nyere anyị site n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+
10 Anyị erubeghịkwa isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke anyị kwuru, ya bụ, ije ije n’iwu ya ndị o nyere anyị site n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+