Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:21 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 20 Amụma Daniel, p. 185
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+