-
Daniel 11:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 “Eze ndịda ga-adị ike, ya bụ, otu n’ime ndị o mere ndị isi; eze ugwu ga-emeri ya ma jiri ike dị ukwuu nke karịrị nke onye ahụ ji chịa na-achị.
-