Daniel 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ma eze ndịda ga-akpasu onwe ya iwe, ọ ga-apụkwa buso ya agha, ya bụ, eze ugwu; ọ ga-emekwa ka nnukwu ìgwè mmadụ bilie, a ga-enyefekwa ìgwè mmadụ ahụ n’aka onye ahụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:11 Amụma Daniel, p. 222
11 “Ma eze ndịda ga-akpasu onwe ya iwe, ọ ga-apụkwa buso ya agha, ya bụ, eze ugwu; ọ ga-emekwa ka nnukwu ìgwè mmadụ bilie, a ga-enyefekwa ìgwè mmadụ ahụ n’aka onye ahụ.+