Daniel 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:28 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 5 Amụma Daniel, p. 260-261
28 “Ọ ga-eburu ọtụtụ ngwongwo laghachi n’ala ya, obi ya ga-adị n’imegide ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ.+ Ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè+ ma laghachi n’ala ya.