Hosia 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha ga-edina ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna; ma ha agaghị amụba,+ n’ihi na ha akwụsịwo ịṅa Jehova ntị.+
10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha ga-edina ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna; ma ha agaghị amụba,+ n’ihi na ha akwụsịwo ịṅa Jehova ntị.+