Hosia 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mekpawo Ifrem ahụ́, ngwepịa e gwepịara ya ziri ezi,+ n’ihi na o kpebiri iso onye iro ya.+