Hosia 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-eburukwa ya gaa Asiria ka ọ bụrụ onyinye a ga-enye eze ukwu.+ Ọ bụ ihere ka Ifrem ga-enweta,+ ndụmọdụ Izrel ga-eme ya onwe ya ihere.+
6 A ga-eburukwa ya gaa Asiria ka ọ bụrụ onyinye a ga-enye eze ukwu.+ Ọ bụ ihere ka Ifrem ga-enweta,+ ndụmọdụ Izrel ga-eme ya onwe ya ihere.+