Hosia 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ime nke na-eme nwaanyị na-amụ nwa ga-eme ya.+ Ọ bụ nwa na-amaghị ihe,+ n’ihi na mgbe oge ruru, ọ gaghị anọ n’ebe ụmụ si apụta n’akpa nwa.+
13 Ime nke na-eme nwaanyị na-amụ nwa ga-eme ya.+ Ọ bụ nwa na-amaghị ihe,+ n’ihi na mgbe oge ruru, ọ gaghị anọ n’ebe ụmụ si apụta n’akpa nwa.+