-
Joel 2:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ha adịghịkwa enupụ ibe ha. Ha na-aga dị ka dimkpa nke na-aga ebe ọ na-aga n’eleghị anya n’azụ; ọ bụrụgodị na akụ́ ụta atụta ụfọdụ, ndị nke ọzọ adịghị akwụsị ịga ebe ha na-aga.
-