Joel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:25 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2020, p. 3
25 M ga-etikwa unu aka n’obi maka afọ ndị ahụ igurube, bụ́ igurube na-arị arị, ndị na-enweghị nku, nakwa ọchịcha na egú ripịara ihe, bụ́ ụsụụ ndị agha m dị ike, ndị m zitere n’etiti unu.+