Emọs 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obodo abụọ ma ọ bụ atọ daara gaa n’otu obodo ịga ṅụọ mmiri,+ ha aṅụjughịkwa afọ; ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
8 Obodo abụọ ma ọ bụ atọ daara gaa n’otu obodo ịga ṅụọ mmiri,+ ha aṅụjughịkwa afọ; ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.