Jona 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee mee ka oké ifufe fekwasị oké osimiri+ ahụ, e wee nwee oké ebili mmiri+ n’oké osimiri ahụ; ụgbọ mmiri ahụ wee chọwa ikpu ihu. Jona Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ṅomie, p. 110 Ụlọ Nche,1/1/2009, p. 273/15/2003, p. 17
4 Jehova wee mee ka oké ifufe fekwasị oké osimiri+ ahụ, e wee nwee oké ebili mmiri+ n’oké osimiri ahụ; ụgbọ mmiri ahụ wee chọwa ikpu ihu.