Jona 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ndị ikom ahụ gbalịrị ịkwọsi ụgbọ ahụ ike, ka ha wee kwọghachite ya n’ala akọrọ; ma ha enweghị ike, n’ihi na ebili mmiri+ nọ na-akawanye njọ n’oké osimiri ahụ, na-adọghachi ha azụ.
13 Ma ndị ikom ahụ gbalịrị ịkwọsi ụgbọ ahụ ike, ka ha wee kwọghachite ya n’ala akọrọ; ma ha enweghị ike, n’ihi na ebili mmiri+ nọ na-akawanye njọ n’oké osimiri ahụ, na-adọghachi ha azụ.