Habakọk 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ na ndị na-anara gị ọmụrụ nwa agaghị ebili na mberede, ọ̀ bụ na ndị na-enusi gị aka ike agaghịkwa eteta, i wee ghọọrọ ha ihe nkwakọrọ?+
7 Ọ̀ bụ na ndị na-anara gị ọmụrụ nwa agaghị ebili na mberede, ọ̀ bụ na ndị na-enusi gị aka ike agaghịkwa eteta, i wee ghọọrọ ha ihe nkwakọrọ?+