Habakọk 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ihe ike i mere Lebanọn+ nakwa mbibi i bibiri ụmụ anụmanụ ndị na-emenye ha ụjọ ga-ekpuchi gị, n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala,+ obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+
17 n’ihi na ihe ike i mere Lebanọn+ nakwa mbibi i bibiri ụmụ anụmanụ ndị na-emenye ha ụjọ ga-ekpuchi gị, n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala,+ obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+