Habakọk 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-asị mkpirisi osisi: “Teta!” onye na-asịkwa nkume na-apụghị ikwu okwu: “Teta! Ya onwe ya ga-enye ntụziaka”!+ Lee! E ji ọlaedo na ọlaọcha machie ya,+ ume ndụ ọ bụla adịghị n’ime ya.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 18-19
19 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-asị mkpirisi osisi: “Teta!” onye na-asịkwa nkume na-apụghị ikwu okwu: “Teta! Ya onwe ya ga-enye ntụziaka”!+ Lee! E ji ọlaedo na ọlaọcha machie ya,+ ume ndụ ọ bụla adịghị n’ime ya.+