Zefanaya 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-aghọkwa ógbè nke ndị fọdụrụ n’ụlọ Juda.+ Ha ga-atakwa nri na ya. Ha ga-edina n’ụlọ ndị dị n’Ashkelọn ná mgbede wee tụsara ahụ́. N’ihi na Jehova Chineke ha ga-eche ihu ya n’ebe ha nọ+ wee chịkọtaghachi ndị a dọọrọ n’agha n’ime ha.”+
7 Ọ ga-aghọkwa ógbè nke ndị fọdụrụ n’ụlọ Juda.+ Ha ga-atakwa nri na ya. Ha ga-edina n’ụlọ ndị dị n’Ashkelọn ná mgbede wee tụsara ahụ́. N’ihi na Jehova Chineke ha ga-eche ihu ya n’ebe ha nọ+ wee chịkọtaghachi ndị a dọọrọ n’agha n’ime ha.”+