-
Zekaraya 5:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 M wee lelie anya hụ, ma, lee, e nwere ụmụ nwaanyị abụọ na-abịanụ, ha jikwa nku ha na-efe n’ikuku. Ha nwere nku yiri nku ụgbala. Ha wee bugoo ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ahụ n’agbata eluigwe na ụwa.
-