Malakaị 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “M ga-abara ihe na-eripịa ihe mba+ n’ihi unu, ọ gaghị ebibi mkpụrụ ala unu mepụtara, osisi vaịn ndị dị n’ubi ga-amịkwara unu mkpụrụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
11 “M ga-abara ihe na-eripịa ihe mba+ n’ihi unu, ọ gaghị ebibi mkpụrụ ala unu mepụtara, osisi vaịn ndị dị n’ubi ga-amịkwara unu mkpụrụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.