Matiu 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, bụ́ Saịmọn+ onye a na-akpọ Pita+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ azụ̀ n’ime oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.
18 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ ụmụnne abụọ, bụ́ Saịmọn+ onye a na-akpọ Pita+ na Andru nwanne ya, ka ha na-awụnye ụgbụ azụ̀ n’ime oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.